igbogaadị
@igbogaadiSoro ibe gị nye aka na nkwalite asụsụ na omenala ndị #Igbo. Igbo na-asụ n'olu n'olu ma ha kwaa ụkwara ọ bụrụ otu. Agbụrụ, asụsụ na omenala #Igbogaadị ❤️
Similar User
@VoiceOfTheEast
@IgboHistoFacts
@sweety_vieve
@iluigbo_
@ChinnenyeEchem
@OjiChioma1
@IgboProverbs_
@nkaigbo
@mbidoigbo
@anambra_diaries
@ogene_igbo
@alaigbonews
@O2_Conect
@amarachiattamah
@wikimediaigbo
This is our CULTURE!❤️❤️ This is our HERITAGE ❤️❤️ This is our IDENTITY ❤️❤️ @2niteFlavour @ZoroSwagbag @phynofino @igbogaadi @rudeboypsquare @OsitaAmakeze @EnsembleNew
Ka 2023 maara anyị niile mma. Chineke gọzie, chekwaba, dube ma nọnyere anyị na ezinụlọ anyị oge niile! Onye biri ma ibe ya biri ✨🎆✨🥳 Agbụrụ, asụsụ na omenala Igbo ga-adị!
Ị bụ ọkammụta ebe m bụ ọzụahịa... mmeri gị ga-aka nke m – Peter Obi “Onye riri nwanne ya nakpu ụra bu ọnụ nakpu – Okwu ndị mbụ na ndị egede! "Agụrụagụ sokwa ya n'azụ ma ọ bụrụ na ị maghị agụ, gaa gere ya!" @OsitaAmakeze @Umu_Igbo igbogaadi.com/akuko-uwa/2022…
“Aka a na-ana dike bụ itunye ya ugbene ugo – Okwu ndị mbụ na ndị egede! E buliela otu ada anyị nwanyị bụ Amanda... Ada anyị eturula ugo dịka Brigadier General n'US Army igbogaadi.com/akuko-uwa/ada-…
Olileanya dị! Asụsụ Igbo agaghị ada mmiri! Nwata ma nna ya ma ndị uhie! @OsitaAmakeze Nzudịnobieze, daalụ na nkwado ụmụaka na mbọ gị niile! @ifekaog Ọkammụta lekwa ndị ga-anọchi anyị gị! @UmuIgboUnite @Umu_Igbo bịa nụ! Agbụrụ, asụsụ na omenala Igbo ga-adị!
Ndị mbụ na ndị egede nụrụ ya bụ ọja! Anyị bụ ndị dị ndụ nụkwara ya! @OsitaAmakeze Nzudịnobieze bịakwa! Agbụrụ, asụsụ na omenala Igbo ga-adị!
I stand out here in New York with my oja, sending out positive vibrations, extending the creative forces of my ancestors from d Village square to Madison square, extolling d boundlessness of #Igbo musical heritage. Someday, I will play in this Square to d delight of my ancestors!
nhụnye nwa ejula m...Ọmalugo ...ejula agbọnyụchara m ọkụ...Ọmalugo ...Ọmalugo Ọmalugo nne m...Ọmalugo 😄😄 Agbụrụ, asụsụ na omenala Igbo ga-adị!
Beautiful Igbo tune, Omalugo. I hv been strategically & organically promoting d Igbo musicianship globally. Join in this journey d way u can. Beyond praise-singing & mediocre transactions, Igbo folk music is a long-standing tradition we should honour & advance globally. Retweet🙏🏻
What is 'akpata oyi' in English? Goosebumps awụgbuo m ebea. The little things we do isn't little as hitherto thought. Ichie Mmụta @ifekaog bịa ka ị hụ. @EmekaAmakeze @nwanyi_ocha @UchePOkoye @IgboHistoFacts @igbogaadi #TeamYowamca @yowamca Full📹👇🏾 youtube.com/watch?v=FFC6hs…
Do you know #Igbo proverbs well and if you do, complete this #proverb, "Onye rịrị Ọjị kpaa ya nkụ ma ___? An enlightening moment with @OnwuduforF #RadioSapientia @mbidoigbo @IgboProverbs_ @IgboHistoFacts @Umu_Igbo @igbogaadi @Unigwechidalu @cfmemories anchor.fm/u1eccmasu1ecbr…
Miming ancient #Igbo #Philosopia (φιλοσοφία) embedded in our #philosophical proverbs and wellerism @OnwuduforF Full clip on my 👇🏿Ọmasịrị podcast @EmekaAmakeze @IgboHistoFacts @igbogaadi @nwanyi_ocha @Umu_Igbo @cfmemories @ronaldnzimora @amarachiattamah anchor.fm/u1eccmasu1ecbr…
United States Trends
- 1. Indiana 38,3 B posts
- 2. Ohio State 26,7 B posts
- 3. Caleb Downs 5.693 posts
- 4. $AROK 6.401 posts
- 5. Wayne 120 B posts
- 6. Howard 22,4 B posts
- 7. #daddychill 2.536 posts
- 8. Gus Johnson 1.188 posts
- 9. Buckeyes 8.053 posts
- 10. Ryan Day 3.728 posts
- 11. UMass 3.672 posts
- 12. #iufb 4.745 posts
- 13. Hoosiers 7.749 posts
- 14. Tottenham 52,1 B posts
- 15. Surgeon General 123 B posts
- 16. Man City 44,5 B posts
- 17. Spurs 39,6 B posts
- 18. DJ Lagway 1.897 posts
- 19. #GoBucks 4.665 posts
- 20. Chip Kelly N/A
Who to follow
-
Ólú ndị Igbo
@VoiceOfTheEast -
IGBO History & Facts
@IgboHistoFacts -
Adugo_Chioma
@sweety_vieve -
ilu igbo
@iluigbo_ -
Chinenye Echem
@ChinnenyeEchem -
Chioma Oji
@OjiChioma1 -
IGBO PROVERBS
@IgboProverbs_ -
Nka Igbo
@nkaigbo -
mbido igbo
@mbidoigbo -
anambra diaries
@anambra_diaries -
Ogene_igbo
@ogene_igbo -
Alaigbo News
@alaigbonews -
O2 Connect
@O2_Conect -
Amarachi Attamah
@amarachiattamah -
Wikimedia Igbo
@wikimediaigbo
Something went wrong.
Something went wrong.